Jeremaya 41:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 na e nwere ndị ikom si Shikem,+ Shaịlo+ na Sameria+ bịa, ndị ikom iri asatọ ndị kpụchara ajị agba ha,+ dọwaakwa uwe mwụda ha ma bekasịa onwe ha ahụ́,+ ha ji àjà ọka* na frankinsens+ na-abịa n’ụlọ Jehova.
5 na e nwere ndị ikom si Shikem,+ Shaịlo+ na Sameria+ bịa, ndị ikom iri asatọ ndị kpụchara ajị agba ha,+ dọwaakwa uwe mwụda ha ma bekasịa onwe ha ahụ́,+ ha ji àjà ọka* na frankinsens+ na-abịa n’ụlọ Jehova.