Abụ Ọma 123:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Meere anyị amara, Jehova, biko, meere anyị amara;+N’ihi na nlelị ezuwo anyị ahụ́.+ Aịzaya 50:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M cheere ndị na-eti ihe azụ m, ọ bụkwa ndị na-efopụ ajị ka m cheere ntì m.+ Ewepụghị m ihu m iji zere mkparị na ịgbụ m ọnụ mmiri.+
6 M cheere ndị na-eti ihe azụ m, ọ bụkwa ndị na-efopụ ajị ka m cheere ntì m.+ Ewepụghị m ihu m iji zere mkparị na ịgbụ m ọnụ mmiri.+