Abụ Ọma 56:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Chineke, biko, meere m amara, n’ihi na mmadụ efu anwawo iji ọnụ kpụrụ m.+Ọ na-ebuso m agha, na-emegbukwa m ogologo ụbọchị dum.+ Abụ Ọma 57:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Meere m amara, biko, Chineke, meere m amara,+N’ihi na mkpụrụ obi m agbabawo n’ime gị;+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka m gbabara ruo mgbe ahụhụ gafere.+ Abụ Ọma 69:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova, biko, za m, n’ihi na obiọma gị dị mma.+Chee ihu n’ebe m nọ dị ka ebere gị si dị ukwuu,+
56 Chineke, biko, meere m amara, n’ihi na mmadụ efu anwawo iji ọnụ kpụrụ m.+Ọ na-ebuso m agha, na-emegbukwa m ogologo ụbọchị dum.+
57 Meere m amara, biko, Chineke, meere m amara,+N’ihi na mkpụrụ obi m agbabawo n’ime gị;+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka m gbabara ruo mgbe ahụhụ gafere.+