Jọn 18:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mgbe o kwuchara ihe ndị a, otu n’ime ndị nche guzo nso n’ebe ahụ mara Jizọs ụra n’ihu+ ma sị ya: “Ọ̀ bụ otú a ka i si aza onyeisi nchụàjà ajụjụ?” Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:22 Ụlọ Nche,4/1/2011, p. 19
22 Mgbe o kwuchara ihe ndị a, otu n’ime ndị nche guzo nso n’ebe ahụ mara Jizọs ụra n’ihu+ ma sị ya: “Ọ̀ bụ otú a ka i si aza onyeisi nchụàjà ajụjụ?”