Jọn 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe o kwusịrị ihe ndị a, otu n’ime ndị ọrụ nche ahụ guzo nso n’ebe ahụ mara Jizọs ụra+ n’ihu wee sị: “Ọ̀ bụ otú ahụ ka i si aza onyeisi nchụàjà ajụjụ?” Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:22 Ụlọ Nche,4/1/2011, p. 19
22 Mgbe o kwusịrị ihe ndị a, otu n’ime ndị ọrụ nche ahụ guzo nso n’ebe ahụ mara Jizọs ụra+ n’ihu wee sị: “Ọ̀ bụ otú ahụ ka i si aza onyeisi nchụàjà ajụjụ?”