Aịzaya 50:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M cheere ndị na-eti ihe azụ m, ọ bụkwa ndị na-efopụ ajị ka m cheere ntì m.+ Ewepụghị m ihu m iji zere mkparị na ịgbụ m ọnụ mmiri.+ Matiu 5:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Otú ọ dị, ana m asị unu: Emegwarala onye bụ́ ajọ mmadụ ihe o mere gị; kama onye ọ bụla nke mara gị ụra na ntì aka nri,+ tụgharịkwaara ya nke ọzọ. Jọn 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ha wee malite ịbịakwute ya, na-asị: “Ndeewo, Eze ndị Juu!” Ha na-amakwa ya ụra n’ihu.+ Ọrụ Ndịozi 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ananayas bụ́ nnukwu onye nchụàjà wee nye ndị guzo ya nso iwu ka ha tie+ ya ihe n’ọnụ.
6 M cheere ndị na-eti ihe azụ m, ọ bụkwa ndị na-efopụ ajị ka m cheere ntì m.+ Ewepụghị m ihu m iji zere mkparị na ịgbụ m ọnụ mmiri.+
39 Otú ọ dị, ana m asị unu: Emegwarala onye bụ́ ajọ mmadụ ihe o mere gị; kama onye ọ bụla nke mara gị ụra na ntì aka nri,+ tụgharịkwaara ya nke ọzọ.