1 Ndị Eze 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Zedekaya nwa Keneana wee bịaruo nso maa Mịkaya ụra,+ sị: “Olee nnọọ otú mmụọ Jehova si hapụ m gaa gwawa gị okwu?”+ Jeremaya 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Pash-họ wee tie Jeremaya onye amụma ihe+ ma tinye ya n’ọtọsị+ dị n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mgbago nke Benjamin, nke dị n’ụlọ Jehova. Jọn 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe o kwusịrị ihe ndị a, otu n’ime ndị ọrụ nche ahụ guzo nso n’ebe ahụ mara Jizọs ụra+ n’ihu wee sị: “Ọ̀ bụ otú ahụ ka i si aza onyeisi nchụàjà ajụjụ?”
24 Zedekaya nwa Keneana wee bịaruo nso maa Mịkaya ụra,+ sị: “Olee nnọọ otú mmụọ Jehova si hapụ m gaa gwawa gị okwu?”+
2 Pash-họ wee tie Jeremaya onye amụma ihe+ ma tinye ya n’ọtọsị+ dị n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mgbago nke Benjamin, nke dị n’ụlọ Jehova.
22 Mgbe o kwusịrị ihe ndị a, otu n’ime ndị ọrụ nche ahụ guzo nso n’ebe ahụ mara Jizọs ụra+ n’ihu wee sị: “Ọ̀ bụ otú ahụ ka i si aza onyeisi nchụàjà ajụjụ?”