Mak 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha na-etikwa ya okporo amị n’isi ma na-agbụ ya ọnụ mmiri, ha na-egbukwa ikpere n’ala kpọọrọ ya isiala.+ Jọn 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ha wee malite ịbịakwute ya, na-asị: “Ndeewo, Eze ndị Juu!” Ha na-amakwa ya ụra n’ihu.+
19 Ha na-etikwa ya okporo amị n’isi ma na-agbụ ya ọnụ mmiri, ha na-egbukwa ikpere n’ala kpọọrọ ya isiala.+