Mak 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mgbe a kpọchisịrị Jọn, Jizọs banyere Galili,+ na-ekwusa ozi ọma Chineke,+ Mak 1:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọ gakwara, na-ekwusa ozi ọma n’ụlọ nzukọ ha n’ime Galili dum ma na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.+