Mak 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe e jidechara Jọn tụba ya n’ụlọ mkpọrọ, Jizọs banyere Galili,+ na-ekwusa ozi ọma Chineke,+