Luk 4:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jizọs wee laghachi Galili,+ mmụọ nsọ na-edukwa ya. Ndị bi gburugburu ebe ahụ nọkwa na-ekwu okwu ọma banyere ya. 15 Ọ malitekwara izi ihe n’ụlọ nzukọ ha, mmadụ niile na-ajakwa ya mma. Luk 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe obere oge gachara, ọ gara n’obodo ukwu na n’obodo nta dị iche iche, na-ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke.+ Ndịozi ya iri na abụọ sokwa ya,
14 Jizọs wee laghachi Galili,+ mmụọ nsọ na-edukwa ya. Ndị bi gburugburu ebe ahụ nọkwa na-ekwu okwu ọma banyere ya. 15 Ọ malitekwara izi ihe n’ụlọ nzukọ ha, mmadụ niile na-ajakwa ya mma.
8 Mgbe obere oge gachara, ọ gara n’obodo ukwu na n’obodo nta dị iche iche, na-ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke.+ Ndịozi ya iri na abụọ sokwa ya,