11 Ma mgbe ìgwè mmadụ ahụ matara, ha sooro ya. O wee jiri obiọma nabata ha ma malite ịgwa ha okwu banyere alaeze Chineke,+ ọ gwọkwara ndị nwere mkpa ọgwụgwọ.+
38 ya bụ, Jizọs onye Nazaret, otú Chineke si jiri mmụọ nsọ+ na ike tee ya mmanụ, o wee gazuo ala ahụ na-eme ihe ọma ma na-agwọ ndị niile Ekwensu na-emekpọ ọnụ;+ n’ihi na Chineke nọnyeere ya.+