Matiu 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ọ bụrụkwa na nwanna gị emehie, gaa mee ka ọ mara ebe o mejọrọ n’ebe naanị gị na ya nọ.+ Ọ bụrụ na o gee gị ntị, i ritewo nwanna gị n’uru.+ 1 Pita 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 kama, ya si n’ihe ọjọọ wezụga onwe ya,+ meekwa ezi ihe; ya chọọ udo, chụsookwa ya.+
15 “Ọ bụrụkwa na nwanna gị emehie, gaa mee ka ọ mara ebe o mejọrọ n’ebe naanị gị na ya nọ.+ Ọ bụrụ na o gee gị ntị, i ritewo nwanna gị n’uru.+