Matiu 12:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Ma ọ́ bụghị ma unu mere ka osisi dị mma nakwa ka mkpụrụ ya dị mma, unu emee ka osisi ree ure nakwa ka mkpụrụ ya ree ure; n’ihi na a na-amata osisi site ná mkpụrụ ya.+ Luk 6:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 “N’ihi na ọ dịghị osisi ọma nke na-amị mkpụrụ rere ure; ọzọ, ọ dịghị osisi ọ bụla rere ure nke na-amị mkpụrụ ọma.+
33 “Ma ọ́ bụghị ma unu mere ka osisi dị mma nakwa ka mkpụrụ ya dị mma, unu emee ka osisi ree ure nakwa ka mkpụrụ ya ree ure; n’ihi na a na-amata osisi site ná mkpụrụ ya.+
43 “N’ihi na ọ dịghị osisi ọma nke na-amị mkpụrụ rere ure; ọzọ, ọ dịghị osisi ọ bụla rere ure nke na-amị mkpụrụ ọma.+