Matiu 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Otú ahụ, osisi ọma ọ bụla na-amị ezi mkpụrụ, ma osisi ọ bụla rere ure na-amị mkpụrụ na-abaghị uru;+ Luk 6:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 “N’ihi na ọ dịghị osisi ọma nke na-amị mkpụrụ rere ure; ọzọ, ọ dịghị osisi ọ bụla rere ure nke na-amị mkpụrụ ọma.+
17 Otú ahụ, osisi ọma ọ bụla na-amị ezi mkpụrụ, ma osisi ọ bụla rere ure na-amị mkpụrụ na-abaghị uru;+
43 “N’ihi na ọ dịghị osisi ọma nke na-amị mkpụrụ rere ure; ọzọ, ọ dịghị osisi ọ bụla rere ure nke na-amị mkpụrụ ọma.+