Luk 6:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 N’aka nke ọzọ, onye na-anụ ma ọ dịghị eme ya eme+ yiri mmadụ nke wuru ụlọ n’elu ala n’atọghị ntọala. Osimiri sọkwasịrị ya, o wee dakpọọ ozugbo, ụlọ ahụ bibikwara+ nke ukwuu.”+
49 N’aka nke ọzọ, onye na-anụ ma ọ dịghị eme ya eme+ yiri mmadụ nke wuru ụlọ n’elu ala n’atọghị ntọala. Osimiri sọkwasịrị ya, o wee dakpọọ ozugbo, ụlọ ahụ bibikwara+ nke ukwuu.”+