Mak 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ụbọchị na-abịa mgbe a ga-akpọpụ nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ n’ebe ha nọ, mgbe ahụ, ha ga-ebu ọnụ n’ụbọchị ahụ.+ Luk 5:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ma ụbọchị ga-abịa mgbe a ga-akpọpụ+ nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ+ n’ebe ha nọ n’ezie; mgbe ahụ ha ga-ebu ọnụ n’ụbọchị ndị ahụ.”+
20 Ma ụbọchị na-abịa mgbe a ga-akpọpụ nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ n’ebe ha nọ, mgbe ahụ, ha ga-ebu ọnụ n’ụbọchị ahụ.+
35 Ma ụbọchị ga-abịa mgbe a ga-akpọpụ+ nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ+ n’ebe ha nọ n’ezie; mgbe ahụ ha ga-ebu ọnụ n’ụbọchị ndị ahụ.”+