Mak 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee họpụta mmadụ iri na abụọ, bụ́ ndị ọ kpọkwara “ndịozi,” ka ha na ya wee na-anọ, ka o wee zipụkwa ha ikwusa ozi ọma,+ Mak 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ka ha nweekwa ikike ịchụpụ ndị mmụọ ọjọọ.+ Mak 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee kpọọ mmadụ iri na abụọ ahụ. O wee bido izipụ ha abụọ abụọ,+ ọ malitekwara inye ha ikike ịchụpụ ndị mmụọ na-adịghị ọcha.+ Luk 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee kpọkọta mmadụ iri na abụọ ahụ wee mee ka ha nwee ike, nyekwa ha ikike ịchụpụ ndị mmụọ ọjọọ niile na ịgwọ ọrịa dị iche iche.+
14 O wee họpụta mmadụ iri na abụọ, bụ́ ndị ọ kpọkwara “ndịozi,” ka ha na ya wee na-anọ, ka o wee zipụkwa ha ikwusa ozi ọma,+
7 O wee kpọọ mmadụ iri na abụọ ahụ. O wee bido izipụ ha abụọ abụọ,+ ọ malitekwara inye ha ikike ịchụpụ ndị mmụọ na-adịghị ọcha.+
9 O wee kpọkọta mmadụ iri na abụọ ahụ wee mee ka ha nwee ike, nyekwa ha ikike ịchụpụ ndị mmụọ ọjọọ niile na ịgwọ ọrịa dị iche iche.+