Mak 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mmadụ iri na abụọ ahụ ọ họpụtara bụ Saịmọn, onye ọ kpọkwara Pita,+ Luk 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma mgbe chi bọrọ, ọ kpọrọ ndị na-eso ụzọ ya ka ha bịakwute ya, o wee họrọ mmadụ iri na abụọ n’ime ha, bụ́ ndị ọ kpọkwara “ndịozi”:+ Ọrụ Ndịozi 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, mgbe ha rutere, ha gbagooro n’ọnụ ụlọ dị n’elu,+ bụ́ ebe ha na-anọ, ya bụ, Pita na Jọn na Jems na Andru, Filip na Tọmọs, Batọlọmiu na Matiu, Jems nwa Alfiọs na Saịmọn onye na-anụ ọkụ n’obi, na Judas nwa Jems.+
13 Ma mgbe chi bọrọ, ọ kpọrọ ndị na-eso ụzọ ya ka ha bịakwute ya, o wee họrọ mmadụ iri na abụọ n’ime ha, bụ́ ndị ọ kpọkwara “ndịozi”:+
13 Ya mere, mgbe ha rutere, ha gbagooro n’ọnụ ụlọ dị n’elu,+ bụ́ ebe ha na-anọ, ya bụ, Pita na Jọn na Jems na Andru, Filip na Tọmọs, Batọlọmiu na Matiu, Jems nwa Alfiọs na Saịmọn onye na-anụ ọkụ n’obi, na Judas nwa Jems.+