Jọn 1:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 O duuru ya gakwuru Jizọs. Mgbe Jizọs lere+ ya anya, ọ sịrị: “Ị bụ Saịmọn+ nwa Jọn;+ a ga-akpọ gị Sifas” (nke bụ́ Pita ma a sụgharịa ya).+ Ọrụ Ndịozi 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Simiọn+ kọrọ nke ọma otú Chineke si chee ihu ya n’ebe ndị mba ọzọ nọ na nke mbụ ya, isi n’etiti ha wepụtara aha ya otu ndị.+
42 O duuru ya gakwuru Jizọs. Mgbe Jizọs lere+ ya anya, ọ sịrị: “Ị bụ Saịmọn+ nwa Jọn;+ a ga-akpọ gị Sifas” (nke bụ́ Pita ma a sụgharịa ya).+
14 Simiọn+ kọrọ nke ọma otú Chineke si chee ihu ya n’ebe ndị mba ọzọ nọ na nke mbụ ya, isi n’etiti ha wepụtara aha ya otu ndị.+