Mak 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ banyere ọzọ n’ụlọ nzukọ, otu nwoke nke otu aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ nọkwa n’ebe ahụ.+ Luk 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ụbọchị izu ike+ ọzọ, ọ banyere n’ụlọ nzukọ ma malite izi ihe. E nwekwara otu nwoke nọ n’ebe ahụ bụ́ onye aka nri ya kpọnwụrụ akpọnwụ.+
6 N’ụbọchị izu ike+ ọzọ, ọ banyere n’ụlọ nzukọ ma malite izi ihe. E nwekwara otu nwoke nọ n’ebe ahụ bụ́ onye aka nri ya kpọnwụrụ akpọnwụ.+