Matiu 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ma, lee! e nwere otu nwoke aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ!+ Ha wee jụọ ya, sị, “Iwu ọ̀ kwadoro ịgwọ ọrịa n’ụbọchị izu ike?” ka ha wee nweta ebubo ha ga-ebo ya.+ Mak 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ banyere ọzọ n’ụlọ nzukọ, otu nwoke nke otu aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ nọkwa n’ebe ahụ.+
10 ma, lee! e nwere otu nwoke aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ!+ Ha wee jụọ ya, sị, “Iwu ọ̀ kwadoro ịgwọ ọrịa n’ụbọchị izu ike?” ka ha wee nweta ebubo ha ga-ebo ya.+