Matiu 12:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, e nwere otu nwoke otu aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ.+ Ụfọdụ ndị wee jụọ Jizọs ajụjụ iji nweta ebubo ha ga-ebo ya.+ Ha jụrụ ya, sị, “È kwesịrị ịgwọ ọrịa n’Ụbọchị Izu Ike?” Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:10 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 78 Ụlọ Nche,8/1/1998, p. 9-10
10 Ma, e nwere otu nwoke otu aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ.+ Ụfọdụ ndị wee jụọ Jizọs ajụjụ iji nweta ebubo ha ga-ebo ya.+ Ha jụrụ ya, sị, “È kwesịrị ịgwọ ọrịa n’Ụbọchị Izu Ike?”