Matiu 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ma, lee! e nwere otu nwoke aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ!+ Ha wee jụọ ya, sị, “Iwu ọ̀ kwadoro ịgwọ ọrịa n’ụbọchị izu ike?” ka ha wee nweta ebubo ha ga-ebo ya.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:10 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 78 Ụlọ Nche,8/1/1998, p. 9-10
10 ma, lee! e nwere otu nwoke aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ!+ Ha wee jụọ ya, sị, “Iwu ọ̀ kwadoro ịgwọ ọrịa n’ụbọchị izu ike?” ka ha wee nweta ebubo ha ga-ebo ya.+