Mak 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụrụ na alaeze ekewaa wee na-emegide onwe ya, alaeze ahụ apụghị iguzo;+ Luk 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ebe ọ maara ihe ha na-eche,+ ọ sịrị ha: “Alaeze ọ bụla nke kewara wee na-emegide onwe ya na-atọgbọrọ n’efu, ụlọ nke kewakwara wee na-emegide onwe ya na-ada.+
17 Ebe ọ maara ihe ha na-eche,+ ọ sịrị ha: “Alaeze ọ bụla nke kewara wee na-emegide onwe ya na-atọgbọrọ n’efu, ụlọ nke kewakwara wee na-emegide onwe ya na-ada.+