Mak 3:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Otú ọ dị, onye ọ bụla nke na-ekwulu mmụọ nsọ, a gaghị agbaghara ya ruo mgbe ebighị ebi, kama ọ bụ onye ikpe mmehie mara ruo mgbe ebighị ebi.”+ Luk 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ọ bụla nke na-ekwu okwu megide Nwa nke mmadụ, a ga-agbaghara ya; ma a gaghị agbaghara onye na-ekwulu mmụọ nsọ.+ Ndị Hibru 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na ọ bụrụ na anyị elezie anya+ na-eme mmehie mgbe anyị nwetasịrị ezi ihe ọmụma nke eziokwu ahụ,+ ọ dịkwaghị àjà ọ bụla fọrọ a ga-achụ maka mmehie,+
29 Otú ọ dị, onye ọ bụla nke na-ekwulu mmụọ nsọ, a gaghị agbaghara ya ruo mgbe ebighị ebi, kama ọ bụ onye ikpe mmehie mara ruo mgbe ebighị ebi.”+
10 Onye ọ bụla nke na-ekwu okwu megide Nwa nke mmadụ, a ga-agbaghara ya; ma a gaghị agbaghara onye na-ekwulu mmụọ nsọ.+
26 N’ihi na ọ bụrụ na anyị elezie anya+ na-eme mmehie mgbe anyị nwetasịrị ezi ihe ọmụma nke eziokwu ahụ,+ ọ dịkwaghị àjà ọ bụla fọrọ a ga-achụ maka mmehie,+