Luk 12:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye ọ bụla nke kwuluru Nwa nke mmadụ, a ga-agbaghara ya. Ma a gaghị agbaghara onye ọ bụla kwuluru mmụọ nsọ.+
10 Onye ọ bụla nke kwuluru Nwa nke mmadụ, a ga-agbaghara ya. Ma a gaghị agbaghara onye ọ bụla kwuluru mmụọ nsọ.+