Matiu 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Malite n’oge ahụ gaa n’ihu, Jizọs Kraịst bidoro igosi ndị na-eso ụzọ ya na ya ga-aga Jeruselem wee taa ọtụtụ ahụhụ n’aka ndị okenye na ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ, a ga-egbukwa ya. N’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya.+ Matiu 17:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ha ga-egbu ya, a ga-akpọlitekwa ya n’ụbọchị nke atọ.”+ N’ihi ya, ha nwere mwute dị nnọọ ukwuu.+ Luk 24:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 o wee sị ha: “Otú a ka e dere ya na Kraịst ga-ata ahụhụ ma si n’etiti ndị nwụrụ anwụ bilie n’ụbọchị nke atọ,+
21 Malite n’oge ahụ gaa n’ihu, Jizọs Kraịst bidoro igosi ndị na-eso ụzọ ya na ya ga-aga Jeruselem wee taa ọtụtụ ahụhụ n’aka ndị okenye na ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ, a ga-egbukwa ya. N’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya.+
46 o wee sị ha: “Otú a ka e dere ya na Kraịst ga-ata ahụhụ ma si n’etiti ndị nwụrụ anwụ bilie n’ụbọchị nke atọ,+