Mak 9:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Otú ọ dị, ha aghọtaghị okwu ahụ, egwu na-atụkwa ha ịjụ ya ajụjụ.+ Luk 9:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ma ha aghọtaghị okwu a. N’eziokwu, e zochiiri ha ya ka ha wee ghara ịghọta ya, ha tụkwara egwu ịjụ ya ajụjụ banyere okwu a.+
45 Ma ha aghọtaghị okwu a. N’eziokwu, e zochiiri ha ya ka ha wee ghara ịghọta ya, ha tụkwara egwu ịjụ ya ajụjụ banyere okwu a.+