Matiu 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe ahụ, ndị na-eso ụzọ ya bịara sị ya: “Ị̀ maara na ndị Farisii sụrụ ngọngọ mgbe ha nụrụ ihe i kwuru?”+ 1 Pita 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 na “nkume ịsụ ngọngọ na oké nkume mmejọ.”+ Ha na-asụ ngọngọ n’ihi na ha na-enupụ isi n’okwu Chineke. Ọ bụ nke a mere e ji họpụta ha.+
12 Mgbe ahụ, ndị na-eso ụzọ ya bịara sị ya: “Ị̀ maara na ndị Farisii sụrụ ngọngọ mgbe ha nụrụ ihe i kwuru?”+
8 na “nkume ịsụ ngọngọ na oké nkume mmejọ.”+ Ha na-asụ ngọngọ n’ihi na ha na-enupụ isi n’okwu Chineke. Ọ bụ nke a mere e ji họpụta ha.+