Levitikọs 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Ekpughela ọtọ nwunye nwanne gị nwoke.+ Ọ bụ ọtọ nwanne gị nwoke. Levitikọs 20:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụrụ na nwoke edinaa nwunye nwanne ya, ọ bụ ihe a na-asọ nsọ.+ Ọ bụ ọtọ nwanne ya nwoke ka o kpughere. Ha agaghị amụta nwa. Matiu 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ana m asị unu na onye ọ bụla nke gbara nwunye ya alụkwaghịm, ma e wezụga n’ihi ịkwa iko, wee lụọ nwunye ọzọ, na-akwa iko.”+
21 Ọ bụrụ na nwoke edinaa nwunye nwanne ya, ọ bụ ihe a na-asọ nsọ.+ Ọ bụ ọtọ nwanne ya nwoke ka o kpughere. Ha agaghị amụta nwa.
9 Ana m asị unu na onye ọ bụla nke gbara nwunye ya alụkwaghịm, ma e wezụga n’ihi ịkwa iko, wee lụọ nwunye ọzọ, na-akwa iko.”+