Mak 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe ha hụrụ ka ụfọdụ n’ime ndị na-eso ụzọ ya ji aka e merụrụ emerụ, ya bụ, aka a na-akwọghị akwọ, na-eri nri+— Luk 11:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ya mere, o juru onye Farisii ahụ anya mgbe ọ hụrụ na o bughị ụzọ saa aka+ tupu ya eriwe nri ehihie ahụ. Jọn 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 E nwere ite nkume isii e ji agbanye mmiri, bụ́ ndị dọ n’ebe ahụ, dị ka ụkpụrụ ịdị ọcha+ nke ndị Juu kwuru ka e mee, nke ọ bụla pụrụ ịba nnukwu ite* abụọ ma ọ bụ atọ.
2 Mgbe ha hụrụ ka ụfọdụ n’ime ndị na-eso ụzọ ya ji aka e merụrụ emerụ, ya bụ, aka a na-akwọghị akwọ, na-eri nri+—
38 Ya mere, o juru onye Farisii ahụ anya mgbe ọ hụrụ na o bughị ụzọ saa aka+ tupu ya eriwe nri ehihie ahụ.
6 E nwere ite nkume isii e ji agbanye mmiri, bụ́ ndị dọ n’ebe ahụ, dị ka ụkpụrụ ịdị ọcha+ nke ndị Juu kwuru ka e mee, nke ọ bụla pụrụ ịba nnukwu ite* abụọ ma ọ bụ atọ.