1 Ndị Kọrịnt 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ònye n’etiti ụmụ mmadụ maara ihe dị n’ime mmadụ ma e wezụga mmụọ+ mmadụ nke dị n’ime ya? Otú ahụkwa, ọ dịghị onye maara ihe ndị metụtara Chineke, ma e wezụga mmụọ+ nke Chineke.
11 N’ihi na ònye n’etiti ụmụ mmadụ maara ihe dị n’ime mmadụ ma e wezụga mmụọ+ mmadụ nke dị n’ime ya? Otú ahụkwa, ọ dịghị onye maara ihe ndị metụtara Chineke, ma e wezụga mmụọ+ nke Chineke.