34 O wee kpọọ ìgwè mmadụ ahụ na ndị na-eso ụzọ ya ka ha bịakwute ya, o wee sị ha: “Ọ bụrụ na onye ọ bụla chọrọ iso m n’azụ, ya jụ onwe ya ma bulie osisi ịta ahụhụ ya, na-eso m mgbe niile.+
23 O wee gaa n’ihu ịgwa mmadụ niile, sị: “Ọ bụrụ na onye ọ bụla chọrọ iso m n’azụ, ya jụ onwe ya+ ma bulie osisi ịta ahụhụ ya kwa ụbọchị, nọgidekwa na-eso m.+