Mak 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị Sadusii, bụ́ ndị na-asị na mbilite n’ọnwụ adịghị, bịakwutere ya. Ha wee jụọ ya, sị:+ Luk 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma ndị Farisii na ndị maara Iwu ahụ ledara ndụmọdụ+ Chineke nyere ha anya, ebe ọ bụ na o meghị ha baptizim.)
30 Ma ndị Farisii na ndị maara Iwu ahụ ledara ndụmọdụ+ Chineke nyere ha anya, ebe ọ bụ na o meghị ha baptizim.)