Matiu 23:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Agwọ, ụmụ ajụala,+ olee otú unu ga-esi gbanahụ ikpe Gehena?+ Luk 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, ọ malitere ịgwa ìgwè mmadụ ndị na-apụta ka o mee ha baptizim, sị: “Unu ụmụ ajụala,+ ònye gwara unu ka unu gbanahụ ọnụma ahụ nke na-abịa?+ Luk 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ahụhụ ga-adịrị ụmụ nwaanyị dị ime na ndị na-enye nwa ara n’ụbọchị ndị ahụ!+ N’ihi na oké ahụhụ ga-adị n’ala ahụ, ọnụma ga-abịakwasịkwa ndị a; Ndị Rom 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma dị ka ekweghị ekwe+ gị na obi gị nke na-enweghị nchegharị+ si dị, ị na-akpakọtara onwe gị ọnụma+ nke ga-abịakwasị gị n’ụbọchị ọnụma+ nakwa n’ụbọchị a ga-ekpughe+ ikpe ezi omume nke Chineke.+ Mkpughe 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi na oké ụbọchị+ nke ọnụma ha+ abịawo, ònye pụrụ iguzo?”+
7 Ya mere, ọ malitere ịgwa ìgwè mmadụ ndị na-apụta ka o mee ha baptizim, sị: “Unu ụmụ ajụala,+ ònye gwara unu ka unu gbanahụ ọnụma ahụ nke na-abịa?+
23 Ahụhụ ga-adịrị ụmụ nwaanyị dị ime na ndị na-enye nwa ara n’ụbọchị ndị ahụ!+ N’ihi na oké ahụhụ ga-adị n’ala ahụ, ọnụma ga-abịakwasịkwa ndị a;
5 Ma dị ka ekweghị ekwe+ gị na obi gị nke na-enweghị nchegharị+ si dị, ị na-akpakọtara onwe gị ọnụma+ nke ga-abịakwasị gị n’ụbọchị ọnụma+ nakwa n’ụbọchị a ga-ekpughe+ ikpe ezi omume nke Chineke.+