Matiu 24:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ahụhụ ga-adịrị ụmụ nwaanyị dị ime na ndị na-enye nwa ara n’ụbọchị ndị ahụ!+ Mak 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ahụhụ ga-adịrị ụmụ nwaanyị dị ime na ndị na-enye nwa ara n’ụbọchị ndị ahụ!+ Luk 19:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ha ga-akụtu gị na ụmụ gị bụ́ ndị nọ n’ime gị n’ala,+ ha agaghịkwa ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya+ n’ime gị, n’ihi na ị ghọtaghị oge e ji eleta gị.”+ Luk 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jizọs tụgharịrị n’ebe ndị inyom ahụ nọ wee sị: “Ụmụ nwaanyị Jeruselem, kwụsịnụ ibere m ákwá. Kama nke ahụ, bewerenụ onwe unu na ụmụ unu ákwá;+
44 Ha ga-akụtu gị na ụmụ gị bụ́ ndị nọ n’ime gị n’ala,+ ha agaghịkwa ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya+ n’ime gị, n’ihi na ị ghọtaghị oge e ji eleta gị.”+
28 Jizọs tụgharịrị n’ebe ndị inyom ahụ nọ wee sị: “Ụmụ nwaanyị Jeruselem, kwụsịnụ ibere m ákwá. Kama nke ahụ, bewerenụ onwe unu na ụmụ unu ákwá;+