Abụ Ọma 137:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-ejide ụmụ gịKụrie ha na nkume dị elu.+ Maịka 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, a ga-akọ Zayọn dị ka ubi n’ihi unu, Jeruselem ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe,+ ugwu ụlọ nsọ ga-adịkwa ka ebe dị elu nke dị n’oké ọhịa. Luk 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jizọs tụgharịrị n’ebe ndị inyom ahụ nọ wee sị: “Ụmụ nwaanyị Jeruselem, kwụsịnụ ibere m ákwá. Kama nke ahụ, bewerenụ onwe unu na ụmụ unu ákwá;+
12 Ya mere, a ga-akọ Zayọn dị ka ubi n’ihi unu, Jeruselem ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe,+ ugwu ụlọ nsọ ga-adịkwa ka ebe dị elu nke dị n’oké ọhịa.
28 Jizọs tụgharịrị n’ebe ndị inyom ahụ nọ wee sị: “Ụmụ nwaanyị Jeruselem, kwụsịnụ ibere m ákwá. Kama nke ahụ, bewerenụ onwe unu na ụmụ unu ákwá;+