Matiu 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị ha: “Ùnu na-ahụ ihe ndị a niile? N’ezie, ana m asị unu, A gaghị ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya ma ọlị n’ebe a n’akwatughị ya.”+ Mak 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Otú ọ dị, Jizọs sịrị ya: “Ị̀ hụrụ nnukwu ụlọ ndị a?+ A gaghị ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya+ ma ọlị n’ebe a n’akwatughị ya.”+ Luk 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ sịrị: “Ihe ndị a unu na-ahụ, ụbọchị ga-abịa mgbe a na-agaghị ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya n’ebe a n’akwatughị ya.”+
2 O wee sị ha: “Ùnu na-ahụ ihe ndị a niile? N’ezie, ana m asị unu, A gaghị ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya ma ọlị n’ebe a n’akwatughị ya.”+
2 Otú ọ dị, Jizọs sịrị ya: “Ị̀ hụrụ nnukwu ụlọ ndị a?+ A gaghị ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya+ ma ọlị n’ebe a n’akwatughị ya.”+
6 ọ sịrị: “Ihe ndị a unu na-ahụ, ụbọchị ga-abịa mgbe a na-agaghị ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya n’ebe a n’akwatughị ya.”+