Mak 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma ọ bụ oge awa nke atọ,*+ ha wee kpọgide ya n’osisi. Ọrụ Ndịozi 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’eziokwu, mmanya adịghị egbu ndị a,+ dị ka unu na-eche, n’ihi na ọ bụ awa nke atọ* n’ụbọchị.