Mak 10:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ha wee bata Jeriko. Ma mgbe ya na ndị na-eso ụzọ ya na ìgwè mmadụ dị ukwuu si na Jeriko na-apụ, Batimiọs (nwa Timiọs), bụ́ onye arịrịọ nke kpuru ìsì, nọ ọdụ n’akụkụ okporo ụzọ.+ Luk 18:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ma ka ọ na-eru Jeriko nso, otu onye ìsì nọ ọdụ n’akụkụ okporo ụzọ na-arịọ arịrịọ.+
46 Ha wee bata Jeriko. Ma mgbe ya na ndị na-eso ụzọ ya na ìgwè mmadụ dị ukwuu si na Jeriko na-apụ, Batimiọs (nwa Timiọs), bụ́ onye arịrịọ nke kpuru ìsì, nọ ọdụ n’akụkụ okporo ụzọ.+