Matiu 20:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe ha si Jeriko na-apụ,+ oké ìgwè mmadụ sooro ya. Mak 10:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ha wee bata Jeriko. Ma mgbe ya na ndị na-eso ụzọ ya na ìgwè mmadụ dị ukwuu si na Jeriko na-apụ, Batimiọs (nwa Timiọs), bụ́ onye arịrịọ nke kpuru ìsì, nọ ọdụ n’akụkụ okporo ụzọ.+
46 Ha wee bata Jeriko. Ma mgbe ya na ndị na-eso ụzọ ya na ìgwè mmadụ dị ukwuu si na Jeriko na-apụ, Batimiọs (nwa Timiọs), bụ́ onye arịrịọ nke kpuru ìsì, nọ ọdụ n’akụkụ okporo ụzọ.+