Mak 10:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Jizọs wee sị ya: “Lawa, okwukwe gị emewo ka ahụ́ dị gị mma.”+ O wee hụwa ụzọ ozugbo,+ malitekwa iso ya n’okporo ụzọ.+ Luk 18:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 O wee hụwa ụzọ n’otu ntabi anya,+ ọ malitekwara iso ya, na-enye Chineke otuto.+ Mgbe ndị ahụ niile hụrụ ya, ha nyere Chineke otuto.
52 Jizọs wee sị ya: “Lawa, okwukwe gị emewo ka ahụ́ dị gị mma.”+ O wee hụwa ụzọ ozugbo,+ malitekwa iso ya n’okporo ụzọ.+
43 O wee hụwa ụzọ n’otu ntabi anya,+ ọ malitekwara iso ya, na-enye Chineke otuto.+ Mgbe ndị ahụ niile hụrụ ya, ha nyere Chineke otuto.