Matiu 20:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ihi ọmịiko Jizọs nwere, o bitụrụ ha aka n’anya,+ ha wee hụwa ụzọ ozugbo wee soro ya.+ Luk 18:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 O wee hụwa ụzọ n’otu ntabi anya,+ ọ malitekwara iso ya, na-enye Chineke otuto.+ Mgbe ndị ahụ niile hụrụ ya, ha nyere Chineke otuto.
43 O wee hụwa ụzọ n’otu ntabi anya,+ ọ malitekwara iso ya, na-enye Chineke otuto.+ Mgbe ndị ahụ niile hụrụ ya, ha nyere Chineke otuto.