Mak 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee banye na Jeruselem, banye n’ụlọ nsọ; o wee legharịa anya lee ihe niile, ebe ọ bụ na chi ejiwela, ya na mmadụ iri na abụọ ahụ pụrụ gawa Betani.+
11 O wee banye na Jeruselem, banye n’ụlọ nsọ; o wee legharịa anya lee ihe niile, ebe ọ bụ na chi ejiwela, ya na mmadụ iri na abụọ ahụ pụrụ gawa Betani.+