Mak 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee banye na Jeruselem, banye n’ụlọ nsọ; o wee legharịa anya lee ihe niile, ebe ọ bụ na chi ejiwela, ya na mmadụ iri na abụọ ahụ pụrụ gawa Betani.+ Luk 21:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’ehihie, ọ na-ezi ihe n’ụlọ nsọ,+ ma n’abalị, ọ na-apụ gaa nọrọ n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv.+ Jọn 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E nwere otu nwoke na-arịa ọrịa. Aha ya bụ Lazarọs onye Betani, onye si n’obodo nta ebe Meri na Mata+ nwanne ya nwaanyị si.
11 O wee banye na Jeruselem, banye n’ụlọ nsọ; o wee legharịa anya lee ihe niile, ebe ọ bụ na chi ejiwela, ya na mmadụ iri na abụọ ahụ pụrụ gawa Betani.+
11 E nwere otu nwoke na-arịa ọrịa. Aha ya bụ Lazarọs onye Betani, onye si n’obodo nta ebe Meri na Mata+ nwanne ya nwaanyị si.