Matiu 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otú ọ dị, ọ bụ ezie na ọ chọrọ igbu ya, ọ tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu, n’ihi na ha weere ya dị ka onye amụma.+ Matiu 21:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ma, ọ bụ ezie na ha na-achọ ijide ya, ha tụrụ ìgwè mmadụ egwu, n’ihi na ndị a weere ya na ọ bụ onye amụma.+
5 Otú ọ dị, ọ bụ ezie na ọ chọrọ igbu ya, ọ tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu, n’ihi na ha weere ya dị ka onye amụma.+
46 Ma, ọ bụ ezie na ha na-achọ ijide ya, ha tụrụ ìgwè mmadụ egwu, n’ihi na ndị a weere ya na ọ bụ onye amụma.+