Mak 11:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma ànyị ga-anwa anwa sị, ‘O si n’aka mmadụ’?”—Ha na-atụ ìgwè mmadụ ahụ egwu, n’ihi na ndị a niile weere ya na Jọn bụ onye amụma n’ezie.+ Luk 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’aka mmadụ,’ ndị a niile ga-atụ anyị nkume,+ n’ihi na ha kwetara na Jọn+ bụ onye amụma.”+
32 Ma ànyị ga-anwa anwa sị, ‘O si n’aka mmadụ’?”—Ha na-atụ ìgwè mmadụ ahụ egwu, n’ihi na ndị a niile weere ya na Jọn bụ onye amụma n’ezie.+
6 Ma ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’aka mmadụ,’ ndị a niile ga-atụ anyị nkume,+ n’ihi na ha kwetara na Jọn+ bụ onye amụma.”+