15 Jizọs wee sị ha: “Ndị enyi nke nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ enweghị ihe mere ha ga-eji ruo uju mgbe ha na nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ nọ,+ ka hà nwere? Ma ụbọchị na-abịa mgbe a ga-akpọpụ nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ+ n’ebe ha nọ, ọ bụ mgbe ahụ ka ha ga-ebu ọnụ.+