Matiu 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe ọ na-akọrọ ha ihe ndị a, lee! otu onye na-achị achị+ nke bịakwutere ya malitere ịkpọrọ ya isiala,+ sị: “Ada m ga-anwụworị ugbu a;+ ma bịa bikwasị ya aka, ọ ga-adịkwa ndụ.”+
18 Mgbe ọ na-akọrọ ha ihe ndị a, lee! otu onye na-achị achị+ nke bịakwutere ya malitere ịkpọrọ ya isiala,+ sị: “Ada m ga-anwụworị ugbu a;+ ma bịa bikwasị ya aka, ọ ga-adịkwa ndụ.”+